Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Asụsụ


Asụsụ

Okwu nile, e dere-ede ma-ọbụ e kwuru-ekwu, e dokọtara ọnụ n’ụdị n’usoro iji nwee mmekọ, kwuo okwu, echiche nile, na ebum n’obi nile. Otu anyị si na-eji asụsụ na-egosi otu anyị si nwee nnyocha nye Chineke na ndị mmadụ ọzọ. Na ọbịbịa ugboro abụọ nke Jisus Kraịst, Onye-nwe ga-enye mmadụ nile asụsụ na-enweghị ntụpọ (Zef. 3:8–9).