Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Samuel onye Leman ahụ


Samuel onye Leman ahụ

Otu onye-amụma onye Leman n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn Onye-nwe zitere ịkuziri na ịdọ ndị Nifaị aka na ntị nanị tutu ọmụmụ nke Onye-nzọpụta. Samuel buru amụma maka iriba-ama nile gbasara ọmụmụ na ọnwụ nke Jisus Kraịst na nke mbibi nke ndị Nifaị (Hil. 13–16).