Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Gad Ọhụ-ụzọ


Gad Ọhụ-ụzọ

Otu onye-amụma na enyi kwesịrị ntụkwasị-obi na onye ndụmọdụ nke Devid n’ime Testament Ochie (1 Sam. 22:5; 2 Sam. 24:11–19). O dere otu akwụkwọ nke ọlụ nile nke Devid, nke na-abụrụla akwụkwọ-nsọ furu-efu (1 Ihem. 29:29).