Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Amamihe


Amamihe

Inwe ike ma-ọbụ onyinye sitere na Chineke ikpe ikpe ziri-ezi. Mmadụ na-enweta amamihe site n’uche e nwetara site ihe mere eme na ọmụmụ ihe na site na-iso ndụmọdụ nke Chineke. Ọ bụrụ na enyem-aka Chineke adịghị, mmadụ anaghị enwe ezigbo amamihe (2 Nif. 9:28; 27:26).