Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Melkizedek


Melkizedek

Otu nnukwu onye isi nchụ-aja nke Testament Ochie, onye-amụma na onye-ndu onye biri ndụ mgbe ide mmiri ahụ gasịrị na n’oge nke Abraham. A’kpọrọ ya eze nke Salem (Jerusalem) eze nke udo, eze nke ezi-omume (nke bụ mpụtara Melkizedek n’asụsụ Hịbru), na onye nchụ-aja nke Chineke kachasị ịdị elu.