Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Paradaịs


Paradaịs

Mpaghara nke ụwa ndị mụọ ahụ nke mụọ nile ndị ezi-omume ndị hapụworo ndụ nke a na-anọ n’ime ya na echere mbilite n’ọnwụ nke arụ. O bụ onọdụ nke anụrị na udo.

A na-ejikwa Paradaịs n’ime akwụkwọ-nsọ ka ọ pụta ụwa nke mụọ nile (Luk 23:43), ala-eze Selestịal (2 Ndị-Kọ 12:4), na ọnọdụ dị ebube nke otu puku afọ ahụ Jisus ga-abịa n’ụwa chịa-eze nke ụwa (Ndep. Ok 1:10).