Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nzọpụta


Nzọpụta

I nweta nzọpụta site ma n’ọnwụ nke arụ na ọnwụ nke mụo. Mmadụ dum ka a ga-azọpụta site n’ọnwụ nke arụ site n’amara nke Chineke. Site n’ọnwụ na mbilite n’ọnwụ nke Jisus Kraịst. Mmadụ ọbụla n’onwe ya nwekwara ike inwe nzọpụta site n’ọnwụ nke mụọ ya na kwa site n’amara nke Chineke, site n’okwụkwe n’ime Jisus Kraịst. Okwukwe a ka a na-egosipụta n’ime ndụ nke nrube isi nye iwu nile na emume-nsọ nile nke ozi-ọma na ije-ozi nye Kraịst.

Nzọpụta nke ụmụ-ntakịrị