Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Afọ-ọma


Afọ-ọma

Ihụnanya na-enweghị ntụpọ nke Kraịst (Moro. 7:47). Ihụnanya ahụ nke Kraịst nwere n’ebe ụmụ mmadụ nọ na nke ụmụ mmadụ kwesịrị inwe otu maka ibe ya (2 Nif. 26:30; 33:7–9; Ita 12:33–34). Ụdị ịhụnanya ahụ kachasị elu, a kachasị mara amara kachasị ike, Ọ bụghị nanị mmasị.