Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Apọkraifa


Apọkraifa

Akwụkwọ nile dị nsọ nke ndị Juu ndị na-etinyeghị na Bible ndị Hibru, ma a hapụrụ ka ha nọrọ n’ime Bible nile nke ụfọdụ nzukọ nke ndị na-eso ụzọ Kraịst. Akwụkwọ ndị a ọtụtụ mgbe dị mkpa na-ijikọta Testament Ochie na Testament Ọhụrụ na a na-ewere ha na Nzukọ-nsọ dịka ihe ọgụgụ bara uru.