Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onyinye dị nsọ


Onyinye dị nsọ

N’uche zuru ọha, onyinye nke ike sitere na Chineke. Ndị otu Nzukọ-nsọ tozuru oke nwere ike ịnata onyinye nke ike site na emume nsọ nile n’ime temple nke na-enye ha nkuzi na ọgbụgba-ndụ nile nke Ọkwa Nchụ-aja Dị Nsọ nke ha chọrọ iji nwee ike rute na mbuli-elu. Onyinye dị nsọ ahụ sonyere na nkuzi banyere atụmatụ nke nzọpụta.