Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onyinye nke Mụọ Nsọ


Onyinye nke Mụọ Nsọ

Ọ bụ ihe ruuru onye ọbụla tozuru oke e mere baptism bụ onye otu Nzukọ-nsọ inwe ike na-esi n’ime irụ-ọrụ nke Mụọ Nsọ na-esepụghị aka. Na-isochi baptism e mere mmadụ banye n’ime ezi Nzukọ-nsọ nke Jisus Kraịst, ọ na-anata onyinye nke Mụọ Nsọ site na mbikwasị nke aka nile site n’onye ahụ nke ji ezi ikike ahụ (Ọlndoz. 8:12–25; Moro. 2:1–3; OznỌd. 39:23). Ị nata onyinye nke Mụọ Nsọ ka a na-ekwu ọtụtụ mgbe dịka ime baptism site n’ọkụ (Mat. 3:11; OznỌd. 19:31).