Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Sera


Sera

N’ime Testament Ochie, nwunye mbụ nke Abraham. N’oge agadi ya ọ ghọrọ nne nke Aịsak (Jen. 18:9–15; 21:2).