Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Agripa


Agripa

N’ime Testament Ọhụrụ, nwa-nwoke nke Herọd Agripa I na nwa nne nwoke Banaisi na Drusila. Ọ bụbuuru eze Kalsis nke dị na Lebanọn. O gere Onye-ozi Pọl ntị ma ọ fọdụrụ ntakịrị ka-akwagide ya ịbụ onye Otu Kraịst (Ọlndoz. 25–26; A—JS 1:24).