Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Faịlimọn


Faịlimọn

Otu onye na-eso ụzọ Kraịst n’ime Testament Ọhụrụ onye nweere órù ahụ Onisimọs, onye gbapụrụ ma ga sonyere Pọl. Pọl zighachiri Onisimọs azụ nye Faịlimọn jiri otu leta na-arịọ ka Faịlimọn gbaghara órù ahụ.