Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Jentaịlụ


Ndị Jentaịlụ

Dịka e jiri ya n’akwụkwọ-nsọ nile, ndị Jentaịlụ nwere ọtụtụ nkọwapụta. Oge-ụfọdụ ọ na-enye ndị na-esiteghị na ahịrị ndị Israel aha ahụ, oge ụfọdụ ndị na-esiteghị na ahiri ndị Juu, na oge ụfọdụ mba nile na-enweghị ozi-ọma ọbụnadị na e nwere ike nwee ụfọdụ ọbara ndị Israel n’etiti ndị ahụ. Iji ya n’ọnọdụ nke ikpeazụ a puru iche bụ nke e jiri ya n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn na Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile.