Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nsacha nile, Sachaa, Sachara


Nsacha nile, Sachaa, Sachara

Ime ka a dị ọcha, na-arụ ma-ọbụ nke mụọ. N’ụzọ akara, onye chegharịrị echegharị ka enwere ike ime ka ọ dị ọcha site n’ibu-arọ ndụ nke mmehie na ihe nile na-eso ya site na-ịchụ-aja mgbaghara mmehie nke Jisus Kraịst. Ụfọdụ nsacha nile e mere n’okpuru ikike ọkwa nchụ-aja kwesịrị ekwesị na-arụ ọrụ dịka emume nile e doro nsọ.