Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Urim na Tumim


Urim na Tumim

Ngwa-ọrụ nile nke Chineke kwadoro iji nyere mmadụ aka n’inweta mkpughe na n’ịtụgharị asụsụ nile. N’asụsụ ndị Hibru okwu nile ahụ pụtara “ìhè nile na izu-oke nile” Urim na Tumim ahụ bụ nkume abụọ e doziri n’ụta ọla ọcha abụọ na oge ụfọdụ nile e jikoo ya na epekele-nchekwa-obi (OznỌd. 17:1; A—JS 1:35, 42, 52). Ụwa nke a ga-aghọ nnukwu Urim na Tumim n’ọnọdụ anwụgh-anwụ ya e doro nsọ (OznỌd. 130:6–9).