Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Doo Iche


Doo Iche

A họpụtara doo kwa nsọ maka nzube nile dị nsọ. Inye ọkwa nke a bụ nye otu ụdị ìje-ozi n’ime ọgbakọ Nzukọ-nsọ site na-ibịkwasị aka nile n’isi site n’aka otu onye nke ji ikike kwesịrị ekwesi. Nanị ndị ahụ na-anọ n’isi oche nke ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nile nke ọkwa nchụ-aja na-anata ọtụghe-ụzọ nile mgbe a na edo ha iche. Ndị mmadụ a na-edo iche na-abụghị ndị isi nduzi na-anata ngọzi nile nke ọkwa nchụ-aja, kama ọdịghị ọtụghe ụzọ nile a na-enye tinyere ngọzi ahụ.