Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Esa


Esa

N’ime Testament Ochie, onye eze nke atọ nke Juda. Akwụkwọ nsọ nile dekọtara n’obi ya zuru oke n’ebe Onye-nwe nọ ụbọchị ya nile (1 Ndez. 15:14). N’oge ọchịchị ya o wulitere igwe ndị agha na-eme nke ọma, tufuo ibu-arọ ndị Itiopia, we bụsịa arụsị nile, na kpọta ndị mmadụ ka ha mee ọgbụgba-ndụ ịchọ Jehova (1 Ndez. 15–16; 2 Ihem. 14–16). Na-agbanyeghị, mgbe ọrịa bịara ya n’ụkwụ, ọ chọghị kwa inye-aka Onye-nwe na wee nwụọ (1 Ndez. 15:23–24; 2 Ihem. 16:12–13).