Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Elai


Elai

Onye isi nchụ-aja na onye-ikpe n’ime Testament Ochie mgbe Onye-nwe kpọrọ Samuel ka ọ bụrụ onye-amụma (1 Sam. 3). Onye-nwe baara ya mba n’ihi ịnagide omume ọjọọ nile nke ụmụ ya ndịkom (1 Sam. 2:22–36; 3:13).