Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Amlịsaị, Ndị Amlịsaị


Amlịsaị, Ndị Amlịsaị

Otu nwoke n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn onye duru otu òtù ndị Nifaị ụfọdụ ndị chọrọ eze n’oge ọchịchị ndị-ikpe. Ndị Nifaị ndị a, a kpọrọ ndị Amlịsaị nupụrụ isi megide Chineke nke e ji maka ya bụọ ha ọnụ (Alma 2–3).