Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Iv


Iv

Nwanyị mbụ biri n’elu ụwa a (Jen. 2:21–25; 3:20). Ọ bụụrụ nwunye Adam. Na Hibru aha ahụ pụtara “ndụ” ma na-egosi na Iv bụụrụ nne nke mbụ n’elu ụwa (Moses 4:26) ya na Adam, nwoke mbụ ga-eke ebube ebighi-ebi maka ọrụ ha ime ka nga-n’iru ebighi-ebi nke mmadụ dum dị ire.