Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ụwa


Ụwa

Urukpu elu-igwe ahụ nke anyị bi n’elu ya, nke Chineke kere site na Jisus Kraịst nke mmadụ ga-ejiri mee ihe n’oge mnwale ya n’arụ na-anwụ anwụ. Ọnọdụ ngwụcha ya a tụrụ-atụ bụ ịbiaru n’ebube na nwee mbuli elu (OznỌd. 77:1–2; 130:8–9). Ụwa ga-abụ nketa oke ebighi-ebi nke ndị ahụ biri ndụ ntozu-oke nke ebube Selestịal (OznỌd. 88:14–26). Ha ga-enwe iru nke Nna na Ọkpara ahụ (OznỌd. 76:62).

Ụwa; ebe mnwale maka mmadụ na-anwụ anwụ. N’ụdị ya, ndị ahụ na-adịghị erubere iwu-nsọ nile nke Chineke isi.

E kere ya maka mmadụ

Ihe dị ndụ

Isacha ụwa

Ịdị adị nke arụ na-anwụ anwụ

Ndị na-adịghị erubere iwu-nsọ nile isi

Nkewasị nke ụwa

Ọgwụgwụ nke ụwa

Ọnọdụ ikpe-azụ nke ụwa