Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Oke osimiri uhie


Oke osimiri uhie

Ogwe mmiri ahụ dị n’agbata Ijipt na Arebịa. Ọlụlụ abụọ nke mpaghara elu elu ya mezuru akụkụ osimiri nke obere Ala ahụ mmiri fọdụrụ obere ka ọ gbaa okirikiri nke Saịnaị. N’ọrụ-ebube onye nwe kewara oke osimiri Uhie ahụ iji mee ka Ndị-Israel n’okpuru nduzi Moses gafee n’elu ala kpọrọ nkụ (Ọpụ. 14:13–31; Ndị-Hib. 11:29). Nkewa nke oke osimiri ahụ n’aka Moses ka mkpughe ụbọchị ikpeazụ a mesịrị ìke (1 Nif. 4:2; Hil. 8:11; OznỌd. 8:3; Moses 1:25).