Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Partridge, Edward


Partridge, Edward

Otu onye òtù na onye-ndu nke Nzukọ-nsọ mgbe e weghachisịrị ya n’oge nile nke ọhụrụ a. Edward Patridge fere ofufe dịka onye ụkọchukwu nke mbụ nke Nzukọ-nsọ a (OznỌd. 36; 41:9–11; 42:10; 51:1–18; 115; 124:19).