Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nkwupụta-ịdị-ngọzi nile


Nkwupụta-ịdị-ngọzi nile

Usoro nkụzi nile nke Jisus nyere n’ime Okwu Chukwu ahụ e kwuru n’elu Ugwu nke na-akọwa Ịkpa-agwa a sachara asacha na agwa nke mụọ (Mat. 5:3–12; Luk 6:20–23). Nkwupụta-ịdị-ngọzi nile ahụ ka e doziri n’usoro na-ụdị ụzọ nke okwu ọbụla na-ewukwasị n’elu nke ahụ bu ya ụzọ. Ndekọta nke Nkwupụta-ịdị-ngọzi nke kacha izu oke na izi-ezi ka a chọtara n’ime 3 Nif. 12.