Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye-isi Nduzi Ụkọchukwu


Onye-isi Nduzi Ụkọchukwu

Otu onye ji ikike zuru ọha nke Nzukọ-nsọ. O nwere ike zuru ọha ilekọta ọdịmma nke ụwa nke a nke Nzukọ-nsọ (OznỌd. 107:68). Onye isi nduzi Ụkọchukwu na ndị ndụmọdụ ya ndị bụ kwa Ndị Ji Ikike Zuru Ọha, na-anọ n’isi oche Ọkwa Nchụ-aja Erọn nke Nzukọ-nsọ (OznỌd. 68:16–17; 107:76, 87–88).