Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
I kpọrọ dịka nwa


I kpọrọ dịka nwa

Akwụkwọ-nsọ nile na-ekwu banyere ikpọrọ dịka nwa ụdị abụọ.

(1) Onye ahụ nke na-esigh n’agbụrụ Israel na-aghọ onye ezi na ụlọ nke Abraham na ụlọ nke Israel site na-inwe okwukwe na Jisus Kraịst, chegharia, na e mee ya baptism site na-imikpu na mmiri na inweta Mụọ Nsọ (2 Nif. 31:17–18; OznỌd. 84:73–74; Abr. 2:6, 11).

(2) Ndị nile ahụ nke nwetaworo emume-nsọ nile nke nzọpụta nke ozi-ọma na-aghọ ụmụ ndịkom na ụmụ ndịnyom nile nke Jisus Kraịst site na-iga n’iru na irube isi nye iwu-nsọ nile (Ndị-Rom 8:15–17; Ndị-Gal. 3:24–29; 4:5–7; Mosa. 5:7–8).