Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Shedrak


Shedrak

N’ime Testament Ochie, Shedrak, Mishak na Abednego bụụrụ ụmụ okoro-ọbịa atọ ndị Israel ndị, a kpọbatara ha na Daniel n’ime obi-eze nke Nebukadneza, eze nke Babịlọn. Aha Shedrak na Hibru bụụrụ Hananaịa. Ụmụ okoro-ọbịa anọ ahụ jụrụ imerụ onwe ha site na-isoro nara anụ na mmanya nke eze ahụ (Dan. 1). Shedrak, Mishak, na Abed-nego ka eze ahụ tụbara n’ime oke ọkụ na-enwu ajọọ onwunwu mana Ọkpara Chineke wee chekwaa ha (Dan. 3).