Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ngọzi nile nke onye-isi ezi-na-ụlọ


Ngọzi nile nke onye-isi ezi-na-ụlọ

Ngọzi nile a na-enye ndị-otu Nzukọ-nsọ tozuru oke nke ndị-isi-ezi na ụlọ echiri echi na-enye. Ngọzi nke onye-isi-ezi na ụlọ na-enwe ndụmọdụ nke Onye-nwe maka onye ahụ na-anata ya bụ ngọzi ma na-ekwupụta agbụrụ onye ahụ n’ime ụlọ nke Israel. Ndị nna nwere ike inye ngọzi nile pụrụ iche dịka ndị-isi-ezi na ụlọ nke ha, mana ụdị ngọzi ndị ahụ, a dịghị edekọta ha ma-ọbụ dobe ha na Nzukọ-nsọ.