Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Fayette, New York (USA)


Fayette, New York (USA)

Ebe ala-ubi ahụ nke Peter Whitmer Ukwu nwere dị, ebe e nyere ọtụtụ mkpughe n’aka Onye amụma Joseph Smith nta. N’ebea ka a haziri Nzukọ-nsọ na 6 Epril 1830 na olu nke Onye-nwe ka a nụrụ (OznỌd. 128:20).