Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọkpara nke mmadụ


Ọkpara nke mmadụ

Otụ akara nke Jisus Kraịst jiri mgbe ọ na ekwu okwu maka onwe ya (Luk 9:22; Luk 21:36). Ihe ọ pụtara bụ Ọkpara nke Nwoke nke Ịdị-nsọ. Nwoke nke Ịdị-nsọ bụ otu n’ime aha nile nke Chineke Nna ahụ. Mgbe Jisus kpọrọ onwe ya Ọkpara nke Mmadụ, ọ bụụrụ ìma-ọkwa na mbara nke ịdị-nsọ mmetụta ya na Nna ahụ. Akara a ka achọtara na-esepụghị-aka karịchasịa nime Ozi-ọma nile. Mkpughe ụbọchị-ikpeazụ mesịrị mpụtara pụrụ iche na ịdị-nsọ nke aha a nke Onye-nzọpụta (OznỌd. 45:39; 49:6, 22; 58:65; Moses 6:57).