Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Amalakaịa


Amalakaịa

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, onye mgba okpuru na ala Nifaị, onye ritara uru ike ọchịchị n’etiti ndị Leman, na duo ha n’agha megide ndị Nifaị (Alma 46–51).