Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mgbanwe, Onye agbanwere


Mgbanwe, Onye agbanwere

Igbanwe ihe nile onye kweere, obi, na ndụ ịnabata na ikwekọrịta n’uche obi Chineke (Ọlndoz. 3:19).

Mgbanwe gụnyere mmadụ ịmara ama kpebie ịhapụ ụzọ nile onye ahụ, bịa bụrụ onye na-eso ụzọ Kraịst. Nchegharị, baptism, maka nsachapụ mmehie nile, inweta Mụọ Nsọ site na-ibikwasị aka nile, na-ịga n’iru n’okwukwe n’ime Onye-nwe Jisus Kraịst na-eme mgbanwe ahụ ka o zuo oke. Mmadụ nọ n’ụdị okike ka-a ga-agbanwe ịbụ onye ọhụrụ onye nke a sachaworo na-enweghị ntụpọ, a mụrụ ọzọ n’ime Kraịst Jisus (2 Ndị-Kọ 5:17; Mosa. 3:19).