Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Filip


Filip

N’ime Testament Ọhụrụ Filip nke Betsaịda bụụrụ otu n’ime Ndị-ozi Iri na Abụọ izizi nke Onye-nzọpụta (Mat. 10:2–4; Jọn 1:43–45).

Filip nke ọzọ bụụrụ otu onye n’ime ndị asaa ahụ a họọrọ ka ha nyere Ndị-ozi Iri na Abụọ ahụ aka (Ọlndoz. 6:2–6). O kwusara ozi-ọma n’ime Sameria na nye onye nwoke a pịrị apị nke Etiopịa (Ọlndoz. 8).