Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Sadusi


Ndị Sadusi

Otu obere òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma-ọbụ ndị na-ebikọ ọnụ mana siri ike na ndọrọ ndọrọ ọchịchị n’etiti ndị Juu. Ikekwa a maara ha karịchasịa n’ihi ikwesịke ha n’irubere iwu Moses e deworo n’akwụkwọ isi na-ịjụ kwa izi-ezi nke mụọ nile na mụọ-ozi nile na kwa ozizi nile nke mbilite n’ọnwụ na ndụ ebighi-ebi (Mak 12:18–27; Ọlndoz. 4:1–3; 23:7–8).