Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Sanhedrin


Sanhedrin

Ọgbakọ ukwu obodo ndị, Juu na ụlọ-ikpe ndị Juu kachasị ịdị elu na n’ihe nile nke nkịtị na nke okpukpe chi. Ihe mejupụtara Sanhedrin ahụ bụ ndị otu iri asaa na otu a dọọrọ site n’etiti ndị isi nchụ-aja, ndị ode akwụkwọ, na ndị okenye. N’ime akwụkwọ-nsọ nile a na-akpọkarị ya kansụl (Mat. 26:59; Mak 14:55; Ọlndoz. 5:34).