Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Boaz


Boaz

Di nke Rut (Rut 4:9–10); nna nna ochie nke Devid, eze Israel (Rut 4:13–17) na agbụrụ nke Kraịst, Eze ndị Eze nile (Luk 3:32).