Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ụlọ mkpọrọ Liberty, Missouri (USA)


Ụlọ mkpọrọ Liberty, Missouri (USA)

Otu obere ụlọ mkpọrọ nke a kpọchiri Onye-amụma Joseph Smith na ndị ọzọ n’ụzọ na-ezighị-ezi site Novemba 1838 ruo Epril 1839. Mgbe ọ nọ n’ọnọdụ ihe isi ike ndị a, Joseph natara ụfọdụ mkpughe, nye ibu amụma nile, na nwee kwa nkwalite nke mụọ ide otu leta dị mkpa nye Ndi-nsọ nile, nhọpụta mpaghara ụfọdụ bụ ndị dị n’ime Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile Isi 121–123.