Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ibi-úgwù


Ibi-úgwù

Ihe iriba-ama nke ọgbụgba-ndụ nke Abraham maka ndị nwoke Israel nile n’oge ọgbọ nile nke Testament Ochie (Jen. 17:10–11, 23–27; NAJS, Jen. 17:11). A na ebi-ugwu site na-ibepụ ihe mkpuchi “anụ arụ nke apị” nwantakịrị nwoke amụrụ ọhụrụ, na kwa nke ndị okenye n’otu ụdị ahụ. Ndị natara ya nwere ohere nile na nabatara ọrụ nile ruru ọgbụgba-ndụ ahụ. Ibi-ugwu dịka ihe iriba-ama nke ọgbụgba-ndụ ahụ, ka ije-ozị Kraịst wepụrụ (Moro. 8:8; OznỌd. 74:3–7).