Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Naftalị


Naftalị

Nke ise n’ime ụmụ ndịkom iri na abụọ nke Jekọb na nwa nke abụọ nke Bilha, odibo nwanyị nke Rechel (Jen. 30:7–8). Naftali nwere ụmụ ndịkom anọ (1 Ihem. 7:13).

Agbụrụ nke Naftali

E dekọtara ngọzi Jekọb n’elu Naftali na, Jenesis 49:21. Ngọzị Moses n’elu agbụrụ ahụ ka e dekọtara na Deuteronọmị 33:23.