Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Obe


Obe

Osisi a rụrụ-arụ nke a kpọgidere Jisus Kraịst n’elu ya (Mak 15:20–26). Ọtụtụ n’ime ụwa ugbua na-eche na-ọbụ akara nke mkpọgide n’obe na aja mgbaghara mmehie; otu o sila dị, Onye-nwe ehiwela akara ya nile maka mkpọgide n’obe na aja ya—achịcha na mmiri nke Oriri-nsọ (Mat. 26:26–28; OznỌd. 20:40, 75–79). N’ime akwụkwọ nsọ nile ndị na-ebụlite obe ha bụ ndị hụrụ Jisus Kraịst n’anya nke ukwuu nke na ha na-aju ndụ eyighịchi nye onwe ha, na agụụ ime ihe ọjọọ dum nke ụwa, debe kwa iwu-nsọ ya nile (NAJS Mat. 16:25–26).