Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Hagai


Hagai

Otu onye-amụma Testament Ochie onye buru-amụma n’afọ dị nso na 520 tutu amụọ Kraịst na Jerusalem, na-eweghi mgbe ka ndị Juu lotasịrị site na nchụpụ a chụpụrụ ha site n’obodo ha ga na Babịlọn (Ezra 5:1; 6:14). O kwuru okwu banyere ịrụgharị temple nke Onye-nwe na Jerusalem na baara ndị mmadụ ahụ mba n’ihi na-arụchabeghi ya rịị. O dekwara banyere temple nke ịchị-eze otu puku afọ nke Onye Nzọpụta.

Akwụkwọ nke Hagaị

N’isi nke 1 Onye-nwe baara ndị mmadụ ahụ mba maka ibi n’ụlọ ha nile arụchara arụcha ebe temple ahụ nọdụrụ na-arụghị ya. Isi nke 2 dekọtara ibu-amụma Hagai na Onye-nwe ga-enye udo n’ime temple ya.