Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ananaias nke Jerusalem


Ananaias nke Jerusalem

N’ime Testament Ọhụrụ, ya na nwunye ya Safiira, kwuru okwu-ụgha nye Onye-nwe site na-ijighachi ọkara ego nke ha doro nsọ nye Onye-nwe. Mgbe Pịta jụrụ ha ajụjụ, ha abụọ dara n’ala nwụọ (Ọlndoz. 5:1–11).