Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịrahụ-ụra


Ịrahụ-ụra

Otu ọnọdụ nke izu-ike nke mmadụ na-anaghị arụ ihe ọbụla na na-enweghị uche zuru ezu maka onwe ya. Onye-nwe enyewo ndị-nsọ ya ndụmọdụ ka ha ghara ịrahụ ụra karịa ka o kwesịrị (OznỌd. 88:124). Irahụ-ụra nwekwara ike bụrụ otu akara nke ọnwụ nke mụọ (1 Ndị-Kọ 11:30; 2 Nif. 1:13) ma-ọbụ ọnwụ nke arụ (Mọm. 9:13).