Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Samson


Samson

N’ime Testament Ochie, onye nke iri na abụọ na “ndị-ikpe” nke Israel. A maara ya maka nnukwu ike nke ahụ ya, kama o nweghịrị amamihe na nhọrọ ụfọdụ nile nke mụọ ihe ọma na omume nile (Ndikp. 13:24–16:31).