Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mpako


Mpako

Ụkọ́ ma-ọbụ enweghi ịdị umeala ma-ọbụ ikweta nkụzi. Mpako na-edobe ndị mmadụ na mmegide onye na ibe ya na nye Chineke. Onye mpako na-edobe onwe ya n’elu ndị ahụ nọ ya gburu gburu na na-eso uche obi ya karịa uche-obi Chineke. Aghụghọ, itaji anya, mkpọchi obi, na nganga bụ ihe e ji a mata onye mpako.