Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Amalek, Testament Ochie


Ndị Amalek, Testament Ochie

Agbụrụ ndị Arab nke bibuuru n’ọzara nke Peran n’agbata Araba na Mediterenia. Ha na-anọkarị n’agha, ha na ndị Hibru site n’oge Moses (Ọpụ. 17:8) ruo Sọl na Devid (1 Sam. 15; 27:8; 30; 2 Sam. 8:11–12).