Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Anas


Anas

N’ime Testament Ọhụrụ, otu nwoke nke oke ike na-arụ ọrụ n’ime n’etiti ndị Sanhendrin, mgbe e jidere Jisus, eburu ụzọ kpọta Jisụs nye ya (Jọn 18:13). O weere ọnọdụ n’isi n’ikpe ndị-ozi nile ikpe (Ọlndoz. 4:3–6).