Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịkwa-iko


Ịkwa-iko

Mmekọrịta ndị nwoke na ndị nwanyị na-enweghị nkwado nke iwu. Na-agbanyeghị na ịkwa-iko n’ọha na-arụ aka maka mmekọ nke onye lụrụ di na nwunye na-abụghị di ma-ọbụ nwunye ya; n’ime akwụkwọ-nsọ nile o nwekwara ike na-arụ aka n’onye na anọghị n’alụlụ di na nwunye.

Oge ụfọdụ a na-eji ịkwa-iko mere ihe akara maka ngọnarị okwukwe nke otu mba ma-ọbụ ozuzu ndị mmadụ site n’ụzọ nile nke Onye-nwe (Ọnọgụ. 25:1–3; Ezik. 16:15–59; Jer. 3:6–10; Hosea 4).